audio
audioduration (s)
0.47
18.5
text
stringlengths
2
17k
Na ihe omume egwuregwu nke ka o meriri ọla nchara ụwa mbụ ya.
O mechara nweta ọgwụgwọ na mba ofesi site n'aka gọọmentị na ụfọdụ otu.
na n'ihe dị iche iche ọ na-eme
Mana onye hụrụ ighū nwèkwàzịrị ike isi ya.
Ọ rịọkwazịrị ọha mmadụ ka ha na-enyere ha bụ ndị uweojii aka n'ọrụ ha
mana ka ọ gachaara ọnwa ole na ole e jiri malite ọrụ ebe ahụ
Mmadụ atọ ahụ ka ọ kpọpụtasịrị aha ha dịka: 'Smart'
kọwara ya bụ ọkụ ọgbụgba dịka oke ihe ọdachi
ma n'eluigwe.
E nwere ndi nkuzi na ngalaba ụlọ akwụkwọ di iche iche na mba ụwa nile.
Ọ na-akọwa nna ya bụ onye tinyere mụọ ime ihe nkiri n'ime ya.
nke mere ka ikpere ya chikwapụ.
Ha na ndị otu Baghdadi kwarịtara mgbọ.
Dịka mpụtara nchọcha ahụ siri kọwaa
ọgọdọ nwụchie ya anya
Igwe Odegbo
kọwàrà di ya dịka onye udo
Ọtụtụ ndị otu Demokrat na-agba abụbụ
Justin Trudeau na Ndi otu Libral Pati Enwena Mmeri na Kanada
ụmụnne
ebe ha nọ na-egwuru onwe ha egwuregwu.
maka na ụwa bụ ofu mbịa.
onye Ashịdikin nke Igboukwu Ashịdikinri
ka ikuke ezi ọchịchị gọọmenti wee kùsa ha.
wee búchárá otu nnukwu ụgbọala Họma Bọọsụ bu ndị njem agara onwe ya
e hogharịa ọdụ
gbara afọ iri asaa
Dịka ụfọdụ ndị ọnọmgbeomere siri wee kọwaa
ụlọọrụ ahụ a mà àma na-emepụta ụgbọala n'ala Nigeria
na ụzọ ọ gakwara.
Ịma mma nke ọnatarachi na omenala ndị Igbo pụtàrànnọọ ìhè ọzọ nso nso a
wee kwuo na ọ nwụọla
ma machiekwa ọrụ niile nke bdị otu ahụ
ya na ime ka ịma asụ na ịma ede Igbo bụrụ nke na-amị akpịrị.
E mere ya ka ọ bụrụ ebe etiti maka ọrụ obodo na ịchụ nta ego.
Na Detroit, ọ pụtara n'egwuregwu atọ.
onye dị ahọ iri isii na ise bụkwàzị̀ onye ndị Amị ahụ wakpòrò
Mana gịnị ka 'ikwọ aka mgbe niile' pụtara?
Kọmishọna ndị uweojii na steeti ahụ
nke pụtara na a ga-akụtu ya oge adịghị anya
nsogbu enweghị ọkụ latiriiki
karịa ịgụ nke ezighị ezi
tupu mmiri wee buchara ya
n'agbanyeghị etu ọnọdụ akụnụba ala Nigeria siri debe imi na ọnụ
n'ebughị ụzọ gwa maọbụ nata ikike n'aka gọọmenti steeti ahụ
onyeisi ndị uweojii na mpaghara ahụ
ụgba
Ọ gara akwụkwọ Mahadum na Sofia, Bulgaria.
onyeisioche otu jikọtara ndị eze ọdịnala na mpaghara ndịda-ọwụwa anyanwụ
onye ọñụ jupụtàra obi
Ka e mechazịrị nke a n'ahịa ahụ
bụkwa nke e jiri mara ha
bụkwazị nke megoro ka steeti ahụ bụrụzie ejiamaatụ.
Ya bụ mmemme nkụzi bụ nke weere ọnọdụ n'obodo Otuocha
o nweghịkwa onye ma ebe ha tinyere isi.
Ha mụrụ ụmụ nwanyị abụọ na ụmụ nwoke atọ.
wee nọrọ nso nke ukwuu
ma kọchaba mmadụ ibe ya
Kọmishọna na-ahụ maka àlà na steeti Anambra
nke mere ka emume ahụ zaa aha a kpọrọ ya n'ezie.
o nweghị ihe ga-eme ha.
ịmara ndị si na ezinaụlọ ahụ pụta ọ na-ezu ohi
Nwoke ọjọọ ahụ kwara mgbọ megide ndị bịara ekpere
ọkachasị ji ọhụrụ a hụrụ ahụ
ọganihu na obi ụtọ Ndị Anambra.
dịka ụzọ kacha mma isi gbanahị ibute maọbụ mgbasa ọrịa ahụ
mana ajọ mgbanwe bu ọghọm.
màlite ibupu ụgụ na akwụkwọ nri ndị ọzọ na mba ofesi.
ma jirikwa akụrụngwa bụ ọkachamma wee na-arụ ya.
dịka onye mụsàrà Igbo niile.
Unubi
ụmụaka ụmụnwoke abụọ na ụmụaka ụmụnwaanyị abụọ
O bu onye otu Action Congress of Nigeria.
Ndị ụlọọrụ ahụ
Enwere ike ihụ omenala a n'uzo yiri ya na mpaghara mgbago mgbago ugwu nke Cameroon.
Mgbe a gbàrà ya ajụjụ nnyòcha
Gịnị bụ arụ?
dị nso n'obodo Oleh n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Isoko South' nke steeti ahụ.
na steeti Enugu
n'ihi ihe ọjọọ dị iche iche nke ahụ na-ewèta
bụkwa ozi nke onye na-ahụ maka mgbasa ozi n'ụlọọrụ ahụ
sụba n'ala
dịka ihe ha mere siri dị.
Ezinụlọ ahụ kwagara Ibadan ebe Alex gara ụlọ akwụkwọ praịmarị.
onye nwere usekwu 'Omachis Kitchen' n'usoro nzikọrịta ozi ọgbaraọhụrụ
ihe ọdachi maọbụ ihe mberede.
N'okwu ya oge a na-enye ya onyinye nkwanyeugwù na mmemme ahụ
na-elebakwara ya anya nke ukwu
Kwà ahọ ọbụla
O kpekwazịrị ka ndị nwetara mmerụahụ n'ihe mberede okporo ụzọ ahụ gbakere ngwangwa
onye duru ndị ahụ wee bagide n'ọrụ ahụ
maka na ọ bụ ụkwụ ka e ji achọ ihe dakpuru mmiri
Mgbe ndị bekee bịara, ha mee ya nke ndi okpukpere ụka.
nke pụtara na nwata nwoke ahụ ejebela obodo afụdobe
A sị na a na-egosi nwata awọ n'ipko okwute
Nze Uche Nworah
ịgbanyụsị ọkụ ha na ihe ndị ọzọ dị n'ụlọ ha tupu ha apụọ
otu nnọrọonwe
họrọ ụmụ-ụmụ chie ha ọzọ' n'ihe gbasaara ikpe ikpe nkwụmọtọ
obi adị ya mma.