audio audioduration (s) 0.47 18.5 | text stringlengths 2 17k |
|---|---|
iji mee ka ụzọ na-aga nke ọma n'ebe ahụ | |
Ọ lụrụ Chibuike Amaechi ma nwee ụmụ atọ. | |
ime onye ahụ ka ego ghara ịdị na-adị ya n'aka | |
I nwékwara ike kpọọ ya ụzọ ọma agwụ si arụrụ mmadụ ọrụ | |
Gọọmentị biko gbatara anyị ọsọ enyem aka”. | |
isi obodo steeti ahụ. | |
ọbụladị dịka o kwuru hoohaa na Isuọfịa niile kwụ ya n'azụ | |
na Abdul-Rahman Kassig | |
iji bèlata ahụhụ ndị obodo ya na-ata n'ịga n'okporo ụzọ ahụ | |
Ọ bụ otu n'ime Ọbá akwụkwọ ọgbara ọhụrụ ọhụụ na China. | |
Amawbịa | |
Ya bụ Kọmishọna kpụchazịkwara ha isi | |
mmanya maọbụ ihe onyinye ndị ọzọ dị iche iche | |
Iyanya na Don Jazzy kwadoro akụkọ a na Instagram. | |
na Obinna Okafor | |
n'ime steeti Anambra. | |
Onabe | |
ma kpee ka Chineke kwụghachi ma gọzie ha mmaji kwuru mmaji. | |
gbuo mmadụ maọbụ mee ihe ha chọrọ ime | |
bukọrọ égbè ha | |
O kwuru na mgbe ha ruru n'ebe ahụ | |
sie ihe egheghị eghe bupụta ma kpọọ ya 'haff dọn' | |
E jighị osikapa | |
ya na enweghị ndị na-ahụ maka anya na eze |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.