African-English Parallel Sentences (MT650)
Collection
Parallel corpus for 154 African languages extracted from the MT650 dataset • 101 items • Updated • 3
eng stringlengths 1 645 | ibo stringlengths 2 603 |
|---|---|
And Jehovah God will give him the throne of David his father , and he will rule as king over the house of Jacob forever , and there will be no end of his kingdom . | Jehova Chineke ga - enyekwa ya ocheeze nke Devid bú ̣ nna ya , ọ ga - achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi , alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ . |
As the solar disk started to emerge , we saw the sunspots , previously devoured , emerging one by one from the darkness as the familiar circular shape of the sun was slowly restored . | Ka ihu anyanwụ malitere ịpụta , anyị hụrụ ntụpọ ojii ndị ahụ dị n 'ihu anyanwụ , bú ̣ ndị e kpuchiburu ekpuchi , ka ha si n 'ọchịchịrị ahụ na - apụta otu otu ka ọdịdị gbara gburugburu nke anyanwụ ahụ , bú ̣ nke a ma ama , ji nwayọọ nwayọọ na - apụtaghachi . |
Cause me to turn back , and I shall readily turn back , for you are Jehovah my God . | Kpọghachite m , m ga - alọghachikwa , n 'ihi na ị bụ Jehova bú ̣ Chineke m . |
The Righteous Ones Will Shine as Brightly as the Sun | Ndị Ezi Omume Ga - enwu Gbaa Dị Ka Anyanwụ |
Happy and enjoying their united service to Jehovah . | Ndị ji obi ụtọ na ịdị n 'otu na - ejere Jehova ozi . |
In the beginning Adam was like a ripe peach . | Ná mmalite , Adam dị ka mkpụrụ osisi peach chara acha . |
Keep On Holding Fast What You Have | Nọgide Na - ejidesi Ihe I Nwere Ike |
I 'm so glad that I have received this training . | Obi dị m nnọọ ụtọ na m nwetara ọzụzụ a . |
The Great Day of Jehovah Is Near | Oké Ụbọchị Jehova Dị Nso |
The dead man sat up and started to speak , and he gave him to his mother | Onye ahụ nwụrụ anwụ wee bilie nọrọ ọdụ ma malite ikwu okwu , o wee kpọnye ya nne ya |
Fear the true God . | Tụọ egwu ezi Chineke . |
Will You Be a Giver or a Taker ? | Ì ̣ Ga - abụ Onye Na - enye Enye Ka Ọ Bụ Onye Na - anara Anara ? |
Do you hear what these are saying ? | Ì ̣ na - anụ okwu ụmụ ndị a na - ekwu ? |
Who is this woman ? | Ònye ka nwanyị a bụ ? |
If you are reading this letter , it means that I did not survive the surgery and that I am not with you any longer . | Ọ bụrụ na unu na - agụ akwụkwọ ozi a , ọ pụtara na m nwụrụ mgbe a na - awa m ahú ̣ nakwa na mụ na unu agaghịzi anọ . |
If he has sent you the invitation , you should humbly accept it . | Ọ bụrụ na ọ kpọrọ gị òkù , i kwesịrị iji obi umeala zaa ya . |
He will positively keep living . | Ọ ga - anọgide na - adị ndụ . |
" God is not partial , " stated the apostle Peter , " but in every nation the man that fears him and works righteousness is acceptable to him . " - Acts 10 : 34 , 35 . | " Chineke adịghị ele mmadụ anya n 'ihu , " ka Pita onyeozi kwuru , " kama ná mba ọ bụla , onye na - atụ egwu ya ma na - eme ezi omume bụ onye ọ na - anara nke ọma . " - Ọrụ 10 : 34 , 35 . |
" God sees you in all your desolation , giving you more love and attention than you could ever ask for . " - 13 - YEAR - OLD HANNAH , ALASKA , U.S.A . | " Chineke na - ahụ nsogbu gị niile , ọ na - agbatara gị ọsọ enyemaka karịa otú ị tụrụ anya ya . " - HANNAH , NWATA NWAANYỊ DỊ AFỌ IRI NA ATỌ BI N 'ALASKA , N 'AMERỊKA . |
The " new heavens " were over " a new earth , " the cleansed society of people who were back in their land in order to rebuild Jerusalem and its temple for worshiping Jehovah . | " Eluigwe ọhụrụ " ahụ dị elu karịa " ụwa ọhụrụ " ahụ , bú ̣ ọha mmadụ e mere ka ha dị ọcha ndị laghachiri n 'ala nna ha iji wughachi Jerusalem na ụlọ nsọ ya maka ife Jehova ofufe . |
From there , " they are to rule as kings over the earth . " - Revelation 5 : 10 . | " Ha ga - achịkwa ụwa dị ka ndị eze " site n 'ebe ahụ . - Mkpughe 5 : 10 . |
" They say but do not perform , " Jesus said of them . | " Ha na - ekwu ma ha adịghị eme , " ka Jizọs kwuru banyere ha . |
' That which was Israel in a fleshly way ' could no longer claim to be a nation dedicated to God . - 1 Corinthians 10 : 18 ; Matthew 21 : 43 . | " Ihe ahụ nke bú ̣ Izrel n 'ụzọ anụ ahú ̣ " apụghịzi ikwu na ya bụ mba a raara nye Chineke . - 1 Ndị Kọrint 10 : 18 ; Matiu 21 : 43 . |
" Globalization " is the term some use to describe the growing worldwide interdependence of people and countries . | " Ijikọ ụwa ọnụ " bụ okwu ụfọdụ ndị ji eme ihe n 'ịkọwa ndabere na - arị elu nke ndị mmadụ na mba dị iche iche gburugburu ụwa na - adaberịta n 'ebe ibe ha nọ . |
" Let your word Yes mean Yes , your No , No . " - Matthew 5 : 37 . | " Ka Ee unu kwuru bụrụ Ee , ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e . " - Matiu 5 : 37 . |
" All the things that were written aforetime were written for our instruction , that through our endurance and through the comfort from the Scriptures we might have hope , " wrote the apostle Paul . | " Ka ha hà , bú ̣ ihe e dere n 'akwụkwọ nsọ n 'oge gara aga , e dere ha izi anyị ihe , ka anyị wee were ntachi obi na nkasi obi nke ihe nile e deworo n 'akwụkwọ nsọ nwee olileanya , " ka Pọl onyeozi dere . |
" Look ! A king will reign for righteousness itself , " says Isaiah 32 : 1 . | " Lee , n 'ezi omume ka otu eze ga - abụ eze , " ka Aịsaịa 32 : 1 na - ekwu . |
" I began motherhood with the highest of expectations , " she says . | " Mgbe m ghọrọ nne enwere m atụmanya dị nnọọ elu , " ka ọ na - ekwu . |
" When prisoners have no constructive way to spend their time , " remarks Time magazine , " they often fill the hours building a reservoir of resentment , not to mention a grab bag of criminal tricks , that . . . they will take back to the streets . " | " Mgbe ndị mkpọrọ na - enweghị ihe bara uru ha ga - eji oge ha mee , " ka magazin Time na - ekwu , " ha na - ejikarị oge ahụ ebuju iwe n 'obi , gụnyere ịmụta ụzọ dị iche iche e si eme mpụ , bú ̣ ndị . . . ha ga - eji mee ihe ma ha laghachi n 'okporo ámá . " |
" When a man drew near to bow down to him , " states the Bible , " he thrust his hand out and grabbed hold of him and kissed him . | " Mgbe nwoke ọ bụla bịaruru ya nso ịkpọ isiala nye ya , " ka Bible na - ekwu , " na o setịrị aka ya , jide ya , sutụ ya ọnụ . |
" In a few days , " recounted one volunteer , " the number who knew how to do this work grew to several hundred . " | " N 'ime ụbọchị ole na ole , " ka otu onye ọrụ afọ ofufo kwuru , " ọnụ ọgụgụ ndị matara otú e si arụ ọrụ a mụbara ruo ọtụtụ narị . " |
" He that is walking with wise persons will become wise , " says Proverbs 13 : 20 . | " Na - ejeso ndị maara ihe , ị ga - amakwa ihe , " ka Ilu 13 : 20 na - ekwu . |
" Give us more faith , " said Jesus ' disciples . | " Nyekwuo anyị okwukwe , " ka ndị na - eso ụzọ Jizọs kwuru . |
The " fields " his followers leave behind refer to the livelihoods that many , including missionaries , members of the Bethel family , international servants , and others , willingly give up in order to advance Kingdom interests in various lands . | " Ubi " ahụ ndị na - eso ụzọ ya na - ahapụ bụ ihe ọ bụla ha ji akpata ihe ha na - eri , bú ̣ nke ndị ozi ala ọzọ , ndị Betel , ndị na - eje ozi ná mba ọzọ , na ndị ọzọ , na - eji obi ha niile ahapụ ka ha wee nwee ike ije ozi Alaeze ná mba dị iche iche . |
" You , fathers , do not be irritating your children , but go on bringing them up in the discipline and mental - regulating of Jehovah . " - Ephesians 6 : 4 . | " Unu ndị bú ̣ nna , unu emela ụmụ unu ihe iwe , kama na - azụlitenụ ha n 'ọzụzụ na nduzi echiche nke si n 'aka Jehova . " - Ndị Efesọs 6 : 4 . |
" The media also play a big role in influencing teenage behaviour , by constantly creating ultrathin role models , " says the Globe . | " Usoro mgbasa ozi sokwa n 'isi ihe na - akpụzi àgwà ndị ntorobịa , site n 'ịnọgide na - egosi ndị dị nnọọ gịrịgịrị dị ka ndị nlereanya , " ka Globe na - ekwu . |
" The bearing witness to Jesus is what inspires prophesying . " - REVELATION 19 : 10 . | " Ịgba àmà banyere Jizọs bụ ihe na - akpali ibu amụma . " - MKPUGHE 19 : 10 . |
" Jehovah himself gives the saying ; the women telling the good news are a large army . " - PSALM 68 : 11 | " Ọ bụ Jehova kwuru okwu ; ndị inyom na - ezisa ozi ọma bụ ìgwè dị ukwuu . " - ABỤ ỌMA 68 : 11 |
" It 's a serious situation , " says Hans Bauer of Leiden University in the Netherlands . | " Ọ bụ ọnọdụ tara akpụ , " ka Hans Bauer nọ na Mahadum Leiden nke dị na Netherlands na - ekwu . |
" If I can read just one scripture in the ministry , it satisfies me that someone had his heart examined by the Bible . " - Eleanor , age 26 ; baptized 1989 . | " Ọ bụrụ na m pụrụ ịgụ nanị otu akụkụ Akwụkwọ Nsọ n 'ozi , ọ na - enye m afọ ojuju na ọ dị onye ji Bible nyochaa obi ya . " - Eleanor , ọ dị afọ 26 ; e mere ya baptizim na 1989 . |
" If you keep seeking for it . . . , you will find the very knowledge of God . " - PROVERBS 2 : 4 , 5 . | " Ọ bụrụ na ị chọọ ya . . . ihe ọmụma Chineke ka ị ga - achọta . " - ILU 2 : 4 , 5 . |
Urim and Thummim , 6 / 1 | " Ụmụ Zus " , 3 / 1 |
" Sleep is an important key to dealing with mania , " she says . | " Ụra bụ isi ihe dị mkpa n 'ịchịkwa ime ara ara , " ka ọ na - ekwu . |
A Land of Vines | ' Ala nke Osisi Vaịn ' |
" Do nothing out of contentiousness or out of egotism , but with humility consider others superior to you , as you look out not only for your own interests , but also for the interests of others . " - Philippians 2 : 3 , 4 . | ' Emela ihe ọ bụla n 'ihi esemokwu ma ọ bụ n 'ihi ịbụ ndị onwe ha na - ebu isi , kama n 'ịdị nwayọọ n 'obi na - ewere na ndị ọzọ ka unu , na - elekwasị anya , ọ bụghị naanị n 'ọdịmma onwe unu , kamakwa n 'ọdịmma nke ndị ọzọ . ' - Ndị Filipaị 2 : 3 , 4 . |
" The woman ought to have a sign of authority upon her head because of the angels , " wrote the apostle Paul . | ' Nwanyị kwesịrị inwe ihe àmà nke ikike n 'isi ya n 'ihi ndị mmụọ ozi , ' ka Pọl onyeozi dere . |
" The faith " is the body of Christian beliefs revealed in the Bible . | ' Okwukwe ' Pọl na - ekwu okwu ya bụ ihe niile Ndị Kraịst kweere , bú ̣ ndị dị na Baịbụl . |
White for Harvesting | ' Ubi Chara Acha Maka Owuwe Ihe Ubi ' |
' Do not deal treacherously with one another . ' - MALACHI 2 : 10 . | ' Unu aghọgbula ibe unu . ' - MALAKAỊ 2 : 10 . |
A brief consideration of the account will make this clear and will help us to draw lessons from what happened . | ( Deuteronomi 21 : 17 ) Ịtụle ihe ndekọ a ná mkpirikpi ga - eme ka nke a doo anya ma nyere anyị aka ịmụta ihe site n 'ihe merenụ . |
( Look under PUBLICATIONS > VIDEOS , under the category " The Bible " ) | ( Gaa n 'ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE , pịa VIDIO , pịzie ebe e dere " Baịbụl " ) |
( Reread verses 3 , 12 , and 19 . ) | ( Gụgharịa amaokwu nke 3 , nke 12 , na nke 19 . ) |
( Read Psalm 142 : 2 . ) | ( Gụọ Abụ Ọma 142 : 2 . ) |
( Read Daniel 2 : 41 - 43 . ) | ( Gụọ Daniel 2 : 41 - 43 . ) |
( Read Zechariah 14 : 3 - 5 . ) | ( Gụọ Zekaraya 14 : 3 - 5 . ) |
( See opening picture . ) | ( Lee ihe nke abụọ e sere ná mmalite isiokwu a . ) |
( a ) What is " the secret place of the Most High " ? | ( a ) Gịnị bụ ' ebe nzuzo nke Onye kachasị ihe nile elu ' ? |
( a ) What were some of the early Christians tempted to do ? | ( a ) Gịnị ka a nwara ụfọdụ ndị Kraịst oge mbụ ime ? |
( a ) What need is there for brothers to reach out for responsibilities in the organization ? | ( a ) Gịnị mere o ji dị mkpa ka ụmụnna nwoke na - agbalị ka ha ruo eru ịbụ ndị nlekọta n 'ọgbakọ ? |
( a ) Through whom does the spirit reveal deep truths during the last days ? | ( a ) Ole ndị ka mmụọ nsọ na - esi n 'aka ha eme ka a ghọta eziokwu ndị miri emi n 'oge ikpeazụ a ? |
( a ) What did Jesus do when his disciples demonstrated human weakness ? | ( a ) Olee ihe Jizọs mere mgbe adịghị ike nke ndị na - eso ụzọ ya pụtara ìhè ? |
( a ) Who make up " the faithful and discreet slave " ? | ( a ) Olee ndị mejupụtara " ohu ahụ na - ekwesị ntụkwasị obi , nke nwekwara uche " ? |
( b ) According to Exodus 14 : 13 , who is the Source of salvation ? | ( b ) Dị ka Ọpụpụ 14 : 13 kwuru , ònye bụ Onye Nzọpụta anyị ? |
( b ) What new feature of Jehovah 's purpose would Jesus ' disciples have to make known ? | ( b ) Gịnị ka ndị na - eso ụzọ Jizọs ga - eme ka ndị mmadụ mata ? |
( b ) What will political leaders do , and who may join them ? | ( b ) Gịnị ka ndị ọchịchị ga - eme n 'oge ahụ , oleekwa ndị nwere ike isonyere ha ? |
( b ) What question requires an answer ? | ( b ) Olee ajụjụ nke e kwesịrị ịchọta azịza ya ? |
( b ) What have been the results of such struggles ? | ( b ) Olee ihe mbọ a ha na - agba na - akpata ? |
( b ) What is one important reason why Jehovah loves Jesus ? | ( b ) Olee otu ihe dị mkpa mere Jehova ji hụ Jizọs n 'anya ? |
( b ) How can kindness be manifested in various avenues of the field ministry ? | ( b ) Olee otú a pụrụ isi na - egosipụta obiọma n 'akụkụ dịgasị iche iche nke ozi ubi ? |
( b ) How can the elders effectively train future shepherds of the congregation ? | ( b ) Olee otú ndị okenye nwere ike isi na - azụ ndị ga na - elekọta ọgbakọ n 'ọdịnihu ? |
( b ) What are the benefits of cultivating joy ? | ( b ) Olee uru ndị anyị ga - erite ma ọ bụrụ na anyị ana - enwe ọṅụ ? |
( b ) What good resulted when an Austrian Witness showed a politician honor ? | ( b ) Olee uru ùgwù otu nwanna bú ̣ onye Ọstria kwanyeere otu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bara ? |
( b ) What are some ways that we can apply the example of those with Paul ? | ( b ) Olee ụzọ ụfọdụ anyị pụrụ isi tinye ihe nlereanya nke ndị ahụ ha na Pọl nọrọ n 'ọrụ ? |
And the kingdom itself will not be passed on to any other people . | ( Ọ bụ anyị dere okwu ụfọdụ n 'aka akwụkwọ dị iche . ) |
* - Genesis 19 : 6 - 8 . | * - Jenesis 19 : 6 - 8 . |
* Jehovah God made his creatures free moral agents because he loves and trusts them . - See the box " Could a Perfect Creature Lose Perfection ? " | * Ihe mere Jehova Chineke ji kee ndị mmụọ ozi na ụmụ mmadụ ka ha jiri aka ha na - ekpebi ihe ha chọrọ ime bụ na ọ hụrụ ha n 'anya , obi sikwara ya ike na ha ga - eme ihe dị mma . - Gụọ igbe bú ̣ " Onye Zuru Okè Ò Nwere Ike Ịghọ Onye Na - ezughị Okè ? " |
* So no one could rightly justify the indifference of these men by saying , ' They avoided the injured man because he appeared to be dead , and touching a corpse would have made them temporarily unfit to serve at the temple . ' | * N 'ihi ya , ọ dịghị onye pụrụ izi ezi n 'ịgọpụrụ enweghị mmasị a ndị ikom ahụ gosipụtara site n 'ịsị , ' Ha zeere nwoke ahụ e merụrụ ahú ̣ n 'ihi na o yiri onye nwụrụ anwụ , imetụ ozu aka gaara emewo ka ha ghara ikwesị ekwesị ije ozi n 'ụlọ nsọ ruo nwa oge . ' |
* People in Christendom say that God is a Trinity , made up of God the Father , God the Son , and God the Holy Ghost . | * Ndị nọ na Krisendọm na - ekwu na Chineke bụ Atọ n 'Ime Otu , nke bú ̣ Chineke Nna , Chineke Ọkpara na Chineke Mmụọ Nsọ . |
* Nikos frequently sent us Bible - based books and magazines , but we hardly ever opened them . | * Nikos na - ezitere anyị akwụkwọ na magazin ndị dabeere na Bible mgbe mgbe , ma ọ dịtụghị mgbe anyị sapere ha . |
* However , we all react differently to alcohol . | * Otú ọ dị , otú ahú ̣ anyị si anabata mmanya abụghị otu . |
- They performed for Queen Elizabeth II in Lagos in January , 1956 . | - Ha mere maka Queen Elizabeth II na Lagos na January , 956 . |
" He that does the will of God remains forever , " says 1 John 2 : 17 . | 1 Jọn 2 : 17 kwuru , sị : " Onye na - eme uche Chineke ga - anọgide ruo mgbe ebighị ebi . " |
12 , 13 . ( a ) What are some reasons why we keep a record of our field service ? | 12 , 13 . ( a ) Olee ụfọdụ n 'ime ihe ndị mere anyị ji edekọ akụkọ ozi anyị ? |
17 , 18 . ( a ) What action will Jehovah soon take against his enemies ? | 17 , 18 . ( a ) Gịnị ka Jehova ga - eme ndị iro ya n 'oge na - adịghị anya ? |
17 : 6 ; 21 : 25 - If ' each one was accustomed to do what was right in his own eyes , ' did this foster anarchy ? | 17 : 6 ; 21 : 25 - Ya bụrụ na " onye ọ bụla na - eme ihe ziri ezi n 'anya ya , " nke a ò mere ka e nwee ọgba aghara ? |
2 : 24 ; Philem . | 2 : 24 ; Faị . |
20 , 21 . ( a ) What work is still ahead of us ? | 20 , 21 . ( a ) Ọrụ dị aṅaa ka anyị ka ga - arụ ? |
20 Do You See the Need to Make Spiritual Progress ? | 20 Ì ̣ Ghọtara na I Kwesịrị Ịna - emekwu Nke Ọma n 'Ọgbakọ ? |
24 Teach Your Children - Timothy - Ready and Willing to Serve | 24 Kụziere Ụmụ Gị Ihe - Timoti - Dị Njikere , Nweekwa Mmasị Ije Ozi |
28 I Dreamed of a Life on Wheels | 28 Ọ Gụrụ M Agụụ Ịga Na - eme Egwuregwu n 'Ebe Dị Iche Iche |
3 , 4 . ( a ) What problem do all of us face with regard to our speech ? | 3 , 4 . ( a ) Nsogbu dị aṅaa ka anyị nile na - eche ihu mgbe a bịara n 'ikwu okwu ? |
3 Should Youths Get Baptized ? | 3 È Kwesịrị Ime Ndị Na - eto Eto Baptizim ? |
30 Our Readers Ask - How Much Should I Donate ? | 30 Ajụjụ Ndị Na - agụ Akwụkwọ Anyị Na - ajụ - Ego Ole Ka M Kwesịrị Inye n 'Onyinye ? |
32 Questions From Readers | 32 Ajụjụ Ndị Na - agụ Akwụkwọ Anyị Na - ajụ |
Why Learn From ? | 4 / 15 |
6 Children Deserve to Be Wanted and Loved | 6 Ụmụaka Kwesịrị Ịbụ Ndị A Chọrọ Ma Hụ n 'Anya |
7 - 9 . ( a ) What remarkable experience did Gideon have , and what was the result of it ? | 7 - 9 . ( a ) Olee ihe pụrụ iche mere mgbe Gidiọn nọ n 'ebe a na - akpọ Ọfra , oleekwa uru ọ baara ya ? |
Six Ways to Safeguard Health , 9 / 22 | 9 / 8 Gịnị Bụ Ịhụ Ihe Onwunwe n 'Anya ? |
9 : 9 - What is significant about the pouring of blood at the base of the altar and the placing of it on various items ? | 9 : 9 - Gịnị dị ịrịba àmà banyere ịwụsa ọbara na ntọala ebe ịchụàjà na ịtasa ya n 'ihe dị iche iche ? |
Self - Examination Needed | A Chọrọ Ime Nnyocha Onwe Onye |
This dataset contains parallel sentences in English and Igbo (Nigeria).
The dataset contains parallel sentences that can be used for:
If you use this dataset, please cite the citation guide of the original OPUS MT560 dataset.
This dataset is released under the Creative Commons Attribution 4.0 International License.