audio audioduration (s) 0.96 24.4 | text stringlengths 3 270 | speaker_id int64 1 1 |
|---|---|---|
Mekaniiki ahụ ka na-arụ otu ụgbọala ahụ kemgbe ụtụtụ | 1 | |
Munye ọkụ ahụ echi! | 1 | |
Igbe balọt bụ ebe ana-atụnye akwụkwọ ntuliaka ya. | 1 | |
John onye na-ese ihe na-ese ụlọ nzukọ obodo. | 1 | |
N'oge gara aga, e mebighi pipeline mmanụ ole na ole. | 1 | |
E nwere ulo ogwu Maka ndi isi na adichaghi mma. Ndi nwere isi mgbaka | 1 | |
Ndị ọbịa chọtara anyị nọ na palọ. | 1 | |
Gaa kpọọ ụkọchukwu! | 1 | |
Ị chọrọ ka m lụọ gị? | 1 | |
Ee, Ụlọma ga-akpata gị ísí owu ahụ. | 1 | |
Ude jere ịtụfuo ihe na dusibini | 1 | |
Na omenala, ndị na-ere ahịa na-ahazi ngwa ahịa ha na ikpo, nkata, na crates, na-emepụta ihe ngosi mara mma na nke na-adọrọ mmasị. | 1 | |
Nna m na-aṅụ mmiri akwụkwọ pọọpọ iji gwụọ taịfọd. | 1 | |
Anyị ga-ahụ ụmụ anụmanụ na rezav egwuregwu ahụ | 1 | |
E nwere ulo ogwu Maka ndi isi na adichaghi mma. Ndi nwere isi mgbaka | 1 | |
Eji m aziza kwochaa n'ụtụtụ a. | 1 | |
Nọọsụ ahụ bịara maka nlekọta ụlọ n'izu gara aga? | 1 | |
Ee, Ụlọma ga-akpata gị ísí owu ahụ. | 1 | |
Ọ dịtụbeghị mgbe m na-esi nri n'enweghị ịgbakwunye galiki | 1 | |
Ọ ga-aga scanụ n'ọnwa isii ya | 1 | |
Sunday bú mmalite izu ụka. | 1 | |
Mba, ọ bụghị m mebiri asileretọ ya | 1 | |
Obikwelu kwuru na Indomi na-eme kansa. | 1 | |
Aga m aga n'ụlọ ọba ego a na-akpọ "merchant bank" na bekee iga bite ego | 1 | |
Ọ bụ na ore ọgwụ achọghị inye gị ọgwụ Paracetamol ahụ? | 1 | |
Igbe balọt bụ ebe ana-atụnye akwụkwọ ntuliaka ya. | 1 | |
Ndị mmadụ n'otu n'otu nwere ike ịnwe ụgbọ elu | 1 | |
Ịkpa akwa Ghana bụ otu n'ime ntutu isi ụmụ nwanyị | 1 | |
Agazikwala na boutiki ahụ ọzọ!!! | 1 | |
Ndị hụrụ ibe ha n'anya na-eji okwu na-adi ụsọ | 1 | |
Chisom wepụrụ akaụntụ ya na Fesbuk | 1 | |
Ị zụtara ngaji ụnyaahụ? | 1 | |
Ijeoma rụrụ nnukwu ụlọ n'obodo ya | 1 | |
E nwere ọtụtụ anwụnta na mpaghara a n'ihi gota ha ruru unyi | 1 | |
ọ catapillars na ghọọ urukurubụba | 1 | |
Ndanda ọkụ na-enye ọtita na-egbu mgbu. | 1 | |
Mmanya kachasị amasị m bụ mmanya vaịn. | 1 | |
Ọ biara paspọt kụntrol, chefuo paspọt ya! | 1 | |
Amara agaghị aṅụ mmiri onugbo ahụ echi. | 1 | |
Ugboro ole ka m kpọrọ nwa ahụ? | 1 | |
Nọdụ ala ebe ahu! Kirie ihe ha ga-eme echi | 1 | |
Emego enwe na isi ya? | 1 | |
Ị́ ga-eji poteto airish eme mpekere? | 1 | |
Emeka bu nwa nwoke nzuzu. | 1 | |
Ọ ga-aga scanụ n'ọnwa isii ya | 1 | |
Onye na-emepụta ejiji agaghị emepe ụlọ ahịa ya echi | 1 | |
Akwụkwọ akụkọ a gbasara Pete Edochie anaghị ekwu eziokwu | 1 | |
Ọ ga-aga scanụ n'ọnwa isii ya | 1 | |
Ghichaa bọọdụ ahụ ma klas ahụ gacha! | 1 | |
Ọ bụ onye nkwarụ? | 1 | |
Anyị gara ịhụ ya n'ụlọ ọrụ ya. | 1 | |
Baar bụ ebe ana ere mmanya okachasi nke na-aba n'anya, n'ime hotelú. | 1 | |
Ụdị edozi isi nke Gorimakpa na-eme ka isi awọ na-egbuke egbuke. | 1 | |
Ibu gị agaghị akarị keeji iri abụọ ma ọ bụrụ na njem gị bụ lokaalụ | 1 | |
Kedu ọgwụ ị ga-azụta maka ụkwara? | 1 | |
Nọdụ ala ebe ahu! Kirie ihe ha ga-eme echi | 1 | |
Ụjọ tụrụ ọdụm nke mere na ọ abịaghị ọzọ. | 1 | |
Obi ji aka tigbo zugbo, achị ezinaụlọ ya | 1 | |
Enwere ụkọ gaasi na Owerri | 1 | |
Nne Ada ji ọṅụ na-ere tanjerịn n'akụkụ okporo ụzọ. | 1 | |
Gaa zaa ime ụlọ! | 1 | |
A na-eji ihe mmeghe emeghe mmanya | 1 | |
asi na usu bu ogbuanuobara | 1 | |
Ọ bụ Ada siri nri ahụ. | 1 | |
Munye ọkụ ahụ echi! | 1 | |
Ana m eji ehicha ụlọ mposi hypo . | 1 | |
Nigeria ọ na eme ọchịchị onye kwuo uche ya? | 1 | |
Ada bu onye nọs. | 1 | |
Ị ga amụta efik! | 1 | |
Nna m ji hama, otu n'ime ngwaọrụ eji akụ ihe kụba ntu n'ime osisi | 1 | |
Ọ dịtụbeghị mgbe m na-esi nri n'enweghị ịgbakwunye galiki | 1 | |
Kwụọ ụtụ isi gị ma ọ bụ a tụọ gị nra! | 1 | |
Ọ bụ na ore ọgwụ achọghị inye gị ọgwụ Paracetamol ahụ? | 1 | |
Agazikwala na boutiki ahụ ọzọ!!! | 1 | |
gi na eze o nwere mkparịta ụka? | 1 | |
Papa m agaghị achọ ka m si n’okpukpe ezinụlọ ọzọ lụọ | 1 | |
A na-eji ihe mmeghe emeghe mmanya | 1 | |
Ọ biara paspọt kụntrol, chefuo paspọt ya! | 1 | |
Emego enwe na isi ya? | 1 | |
Chika onye akwa akwa na-edozi uwe agbamakwụkwọ anyị. | 1 | |
Ọtụtụ ndị mmadụ na edobe igwe onyonyo n'ime ụlọ. | 1 | |
Asịrị m ya mezie breki ọgba tum tum m. | 1 | |
A ga-eme mmemme ji ọhụrụ n'afọ ọzọ? | 1 | |
Ọ bu màkà na nwa mba anyị nwụrụ na ụtụtụ taa | 1 | |
Ibu gị agaghị akarị keeji iri abụọ ma ọ bụrụ na njem gị bụ lokaalụ | 1 | |
Mbe n'eluigwe bu otu n'ime akụkọ ifo ama ama na Naijiria | 1 | |
akụkọ ifo ụfọdụ na-akụzi ezi omume | 1 | |
Aga m ebidokwa ọrụ ọnwa isii m mụchara nnwa. | 1 | |
Gaa kpọọ ụkọchukwu! | 1 | |
Ị na-akọrọ ha akụkọ ifo? | 1 | |
Baar bụ ebe ana ere mmanya okachasi nke na-aba n'anya, n'ime hotelú. | 1 | |
Emeka bu nwa nwoke nzuzu. | 1 | |
ọ catapillars na ghọọ urukurubụba | 1 | |
Ụmụnne Chika so na ndị ashebi ya. | 1 | |
Mmanya kachasị amasị m bụ mmanya vaịn. | 1 | |
Ọ bụ onye a zụrụ azụ na-ebi ụmụ nwoke úgwù, na-ejikarị ngwa ọdịnala na usoro ọdịnala eme ya. | 1 | |
Toro toro bụ nnukwu nnụnụ na eyi akwa ga eme ha bụrụ nwa toro toro | 1 | |
Ule onwere ta bu asusu Igbo | 1 | |
Ọ bụ na ore ọgwụ achọghị inye gị ọgwụ Paracetamol ahụ? | 1 | |
Mba, ọ nọ na nga | 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
No dataset card yet
- Downloads last month
- 13