Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
audio
audioduration (s)
1.15
50.1
user_id
stringclasses
16 values
language
stringclasses
1 value
text_id
stringlengths
8
8
source_text
stringlengths
8
407
duration
float64
1.15
50.1
recorded_at
stringdate
2026-01-03 15:15:29
2026-01-09 09:28:20
original_sample_rate
int64
48k
48k
silence_ratio
float64
0
0.49
snr_db
float64
30
46.4
speech_rate
float64
2
9.57
volume_db
float64
-39.96
-9.16
split
stringclasses
1 value
english_text
stringlengths
10
393
mapping_key
stringlengths
7
7
I001
igbo
ITR_0001
Ụfọdụ ndị agbataobi bi na mpụga Bujumbura, bụ isi obodo Burundi, iju mmiri na-abaịakarị ebe ahụ mana ndị gọọmenti anaghị achọ ụzọ a ga-esi gbochie ya gbam gbam.
11.59
2026-01-05 13:39:16
48,000
0.2
31.19
4.92
-23.93
train
In some neighbourhoods on the outskirts of Bujumbura, the capital of Burundi, floods occur regularly without the government finding a sustainable solution.
TR_0001
I001
igbo
ITR_0002
Ọ dị mwute, n'ihi na nke a abụghị izizi ha hụtara ụdị ọdachi ahụ: iyi egwu nke ide mmiri na Gatumba malitere na 2016.
11.11
2026-01-05 13:40:00
48,000
0.23
30.62
4.5
-23.36
train
Unfortunately, this is not the first time they have had to face such a disaster: the threat of flooding in Gatumba began in 2016.
TR_0002
I001
igbo
ITR_0003
Ọgba aghara ugboro ugboro ndị a ebutela ọnọdụ ịchịpụ ndị bi n'ime obodo n'ike.
5.99
2026-01-05 13:40:16
48,000
0.2
33.21
3.5
-20.99
train
These repeated crises have created a situation of forced displacement for the local population.
TR_0003
I001
igbo
ITR_0004
Ụfọdụ ndị mmadụ bi n'akụkụ okporo ụzọ, anyị n'ebe ọgbakọ ahụ pụọ na nsoso a.
5.95
2026-01-05 13:40:30
48,000
0.23
33.31
6.05
-21.59
train
Some people live along the roads, we recently left the gathering sites.
TR_0004
I001
igbo
ITR_0005
Ndị ọzọ na-ezukọ n'ebe ndị njem na-agafe na mpụga mpaghara ebe ide mmiri ahụ kpuchiri, na-eche ka a kpọfee ha n'ebe ọzọ ndị ọchịchị n'ekpebibeghị.
11.19
2026-01-05 13:43:10
48,000
0.18
32.28
6.61
-20.47
train
Others gather in transit sites on the outskirts of the flooded area, waiting to be resettled in a location yet to be determined by the authorities.
TR_0005
I001
igbo
ITR_0006
Ọnụ ọgụgụ buru ibu nke mpaghara ebe ndị ahụ idei riri dị nso na Rusizi National Park.
7.59
2026-01-05 13:43:28
48,000
0.21
35.17
4.08
-22.08
train
A large number of the flooded neighbourhoods are located near the Rusizi National Park.
TR_0006
I001
igbo
ITR_0007
N'ọdụ ụgbọmmiri bụ akụkụ osimiri Rusizi nke n'enweghị nchekwa iji kpuchie ụlọ ndị dị na mpaghara a; kamakwa mgbanwe ihuigwe, nke na-agbanwe oge ma na-ebute mmiri ozuzo n'oge ọbụla; ma, n'ikpeazụ, enweghị ozi gbasara ebe ide mmiri dị nke n'adịghị mma maka ebe obibi mmadụ.
19.59
2026-01-05 13:43:58
48,000
0.2
35
5.61
-20.36
train
In the docks are the banks of the Rusizi River which are not protected to shelter the homes in this area; but also climate change, which alters seasons and causes rainfall at any time; and, finally, the lack of information on flood-prone areas unsuitable for human habitation.
TR_0007
I001
igbo
ITR_0008
Akụrụngwa ụsekwu, ihe ndina, akwụkwọ ndekọ ihe ụmụaka, na ihe ndị ọzọ dị mkpa ka mmiri buru.
7.47
2026-01-05 13:44:29
48,000
0.26
32.65
4.68
-21.09
train
Kitchen equipment, bedding, children’s notebooks, and other necessities were taken away by the water.
TR_0008
I001
igbo
ITR_0009
A kwụsịrị njem nleghari anya maka na ịdeyị mechiri ụzọ esi aba n'ogige nlere anya ahụ.
5.87
2026-01-05 13:44:43
48,000
0.11
32.19
5.45
-21.54
train
Tourism is suspended because the flood has blocked access to the park.
TR_0009
I001
igbo
ITR_0010
Nibaruta kwukwara na ụfọ ọnụọgụgụ ndị nọ na Mushasha nke mbụ na nke abụọ ka a ga-ewejeghari ebe ndị ọzọ.
7.51
2026-01-05 13:44:58
48,000
0.15
33.05
5.99
-20.73
train
Nibaruta also stated that the remaining population of Mushasha I and II will be relocated to other areas.
TR_0010
I001
igbo
ITR_0011
A ga-arụ ọrụ ndị a n'oge ọkọchị na-abịanụ ma ọ ga-efu nde $324, dịka a kọwara na vidiyo a na Kirundi.
11.75
2026-01-05 13:45:19
48,000
0.36
36.64
3.4
-22.34
train
These works will be carried out during the next dry season and will cost USD 324 million, as explained in this video in Kirundi.
TR_0011
I001
igbo
ITR_0012
Cyclone Idai na-eme ka ọ dị mkpa ka ndị otu nnapụta na-atụle ndụ ụmụ anụmanụ n'oge ọdachi ndị dị otú a.
7.03
2026-01-05 13:45:36
48,000
0.15
33.49
6.11
-21.06
train
Cyclone Idai highlights the need for rescue teams to consider the lives of animals during disasters of this magnitude.
TR_0012
I001
igbo
ITR_0013
N'ime izu ụka olenaole gaara aga, anụ ọhịa, anụ ubi, anụ mmiri na anụ ndị bi n'ụlọ bụ nke ọdachi ahụ metụtara.
8.27
2026-01-05 13:45:52
48,000
0.21
36.04
4.96
-20.39
train
Over the last few weeks, wild animals, farm animals, aquatic animals and pets were affected by the disaster.
TR_0013
I001
igbo
ITR_0014
Ka njem nnapụta na-elekwasị anya na ndụ mmadụ, ọ na-ara ahụ ịgụta ma atule ihe ndị na-abụghị mmadụ.
7.55
2026-01-05 13:46:07
48,000
0.24
34.09
5.69
-21.28
train
While rescue missions focus on human life, non-human beings are rarely accounted for and considered.
TR_0014
I001
igbo
ITR_0015
Ka anyị kweta na nzaghachi anyị adịghị irè, mụta ma melite.
3.95
2026-01-05 13:46:19
48,000
0.18
33.43
5.56
-21.12
train
Lets agree that our respone is weak, learn and improve.
TR_0015
I001
igbo
ITR_0016
Ndị na-achọ ọdịmma ụmụanụmanụ na-agba ụmụafọ ume ka ha cheta na ha ekwesịghị ịhapụ ụmụ anụmanụ n'oge mkpọpụ maọbụ ọrụ nnapụta ma cheta ịchọ ụmụanụmanụ ndị merụrụ ahụ na ndị nwere nsogbu n'ikpeazụ.
14.35
2026-01-05 13:46:41
48,000
0.21
33.89
4.18
-21.65
train
Animal activists encourage citizens to remember not to leave animals behind during evacuation or rescue operations and remember to look for injured and distressed animals in the aftermath.
TR_0016
I001
igbo
ITR_0017
Ndị ọkàmmụta sayensị na-ekwusi ike na mgbanwe ihuigwe keere òkè dị mkpa n'imepụta ajọ ifufe a na ide mmiri juru ebe niile a hụrụ n'ime izu ole na ole gara aga na ndịdaanyanwụ Afrịka.
13.43
2026-01-05 13:48:14
48,000
0.19
33.13
4.54
-21.79
train
Scientists insist that climate change played a major role in creating this cyclone and the widespread flooding witnessed over the last few weeks in southern Africa.
TR_0017
I001
igbo
ITR_0018
Mgbanwe ọnọdụ ihu igwe ga-aga n'ihu na-eme ka oke ifufe mmiri dịka ndị a kawanye njọ ma sie ike.
6.87
2026-01-05 13:48:29
48,000
0.12
34.16
5.24
-21.39
train
Climate change will continue to make storms like this one more severe and intense.
TR_0018
I001
igbo
ITR_0019
Kwamgbe, ihe ọdachi gburugburu ebe a na-emetụta ndị ahụ na-emeghị ọtụtụ ihe na-akpata mgbanwe ọnọdụ ihu igwe.
7.51
2026-01-05 13:48:44
48,000
0.21
32.84
5.19
-22.15
train
Often, these environmental disasters impact those who have done the least to cause climate change.
TR_0019
I001
igbo
ITR_0020
A ka ga-enyocha oke mbibi ahụ na mmetụta dị na ndụ mmadụ, anụmanụ na osisi.
5.75
2026-01-05 13:48:57
48,000
0.24
35.82
5.56
-21
train
The real extent of the devastation and the impact on human, animal and plant life is yet to be assessed.
TR_0020
I001
igbo
ITR_0021
Na Mozambique, obodo Beira fọrọ ntakịrị ka ọ bụrụ nke ekpochapụrụ kpamkpam.
5.83
2026-01-05 13:49:23
48,000
0.3
34.23
5.14
-22.14
train
In Mozambique, the city of Beira has been nearly entirely wiped out.
TR_0021
I001
igbo
ITR_0022
Opekata mpe mmadụ 89 anwụọla na Zimbabwe naanị, n'agbanyeghị egwu nke ọnụọgụgụ ka elu, na mpaghara Manicaland nke Chimanimani, nke dị kilomita 406 n'ọwụwaanyanwụ nke isiobodo Zimbabwe, Harare, ka oké mmiri ozuzo malitere na Fraịdee buturu ụlọ na àkwàmmiri.
26.51
2026-01-05 13:51:14
48,000
0.25
31.29
3.73
-24.18
train
At least 89 people have died in Zimbabwe alone, amid fears of a higher figure, in Manicaland's Chimanimani district, located 406 kilometers east of Zimbabwe's capital, Harare, as homes and bridges were swept away by a tropical storm that began on Friday.
TR_0022
I001
igbo
ITR_0023
Òtù United Nations na Zimbabwe kwuru na ihe karịrị mmadụ 8,000 bụ ndị ide mmiri metụtara na mpaghara ọwụwaanyanwụ nke obodo ahụ.
10.63
2026-01-05 13:51:31
48,000
0.22
33.5
3.76
-21.79
train
The United Nations in Zimbabwe said that more than 8,000 people have been affected by the flooding in the eastern parts of the country.
TR_0023
I001
igbo
ITR_0024
Oké ifufe ahụ malitere n'Oké Osimiri India wee bute oke mmiri ozuzo nke malitere na Mozambique na Tọzdee, nke nwere ọsọ ifufe ihe dịka kilomita 160 n'otu awa, bụ nke a kọpụtara na-ebute ebilimmiri dị elu ruru mita 9.
19.51
2026-01-05 13:53:48
48,000
0.27
31.87
5.33
-22.07
train
The storm originated in the Indian Ocean and led to a torrential rainstorm which commenced in Mozambique on Thursday, with wind speeds of about 160 kilometers per hour, reportedly causing ocean waves of up to 9 meters high.
TR_0024
I001
igbo
ITR_0025
Ezipụla ndị uwe ojii na ndị agha iji tinyela aka n'ịzọpụta ndị ọdachi.
5.07
2026-01-05 13:54:02
48,000
0.11
32.16
5.72
-20.76
train
The police and military have been deployed to assist in the evacuation of victims.
TR_0025
I001
igbo
ITR_0026
Nhụta, dị ka mịnịstrị mgbasa ozi siri kwuo, e melitela nkeọma ma nke a ga-enyere ụgbọelu helikọpta ndị aghaelu ịzọpụtakwu mmadụ.
9.75
2026-01-05 13:54:21
48,000
0.18
33.03
6.36
-19.88
train
Visibility, according to the Information ministry, has significantly improved and this will help airforce helicopters to evacuate more people.
TR_0026
I001
igbo
ITR_0027
Okporo ụzọ, àkwà mmiri na ekwenti gasị bụ nke e gbubiri ugbu a ma bibie narị kwuru narị ụlọ gasị.
7.59
2026-01-05 13:54:36
48,000
0.25
31.5
6.32
-22
train
Roads, bridges and telephones are currently cut off and hundreds of homes destroyed.
TR_0027
I001
igbo
ITR_0028
Onyeisi obodo maka International Red Cross (IRC) Zimbabwe Paolo Cernuschi kwuru na ndịòtù IRC nọ na Zimbabwe na-agbalị iru obodo ndị ajọ ifufe ahụ metụtara mana mmebi akụrụngwa dị njọ ma ndịòtù ahụ enweghị ike iru Chimanimani maọbụ Chipinge.
20.35
2026-01-05 13:55:21
48,000
0.2
31.04
6.09
-22.03
train
Country director for the International Red Cross (IRC) Zimbabwe Paolo Cernuschi said the IRC teams in Zimbabwe are trying to reach communities affected by the cyclone but the infrastructure damage is severe and the teams couldn't reach Chimanimani or Chipinge.
TR_0028
I001
igbo
ITR_0029
"Nrụzi okporo ụzọ ngwa ngwa na-aga n'ihu, yabụ anyị ga-anwale ọzọ n'ụtụtụ," ka Cernuschi kwuru.
7.43
2026-01-05 13:55:51
48,000
0.2
32.3
4.84
-22.1
train
“Urgent road repairs in progress so we will try again in the morning,” said Cernuschi.
TR_0029
I001
igbo
ITR_0030
Otu onye ọrụ na Ngalaba na-ahụ Maka Ihuigwe kwuru na ajọ ifufe a adalatala nke ukwuu ma si n'ebe ọwụwaanyanwụ gaa n'ebe mgbagougwu ọwụwaanyanwụ nke Zimbabwe.
10.63
2026-01-05 13:56:14
48,000
0.13
32.18
6.21
-21.47
train
An official with the Meteorological Services Department said that the cyclone has weakened greatly and shifted from eastern to northeastern areas of Zimbabwe.
TR_0030
I001
igbo
ITR_0031
"E dekọrọ ihe ruru milimita mmiri ozuzo 200 na Chipinge [nke dị n'ọwụwaanyanwụ Zimbabwe], 118 milimita n'ugwu Chipinge, na 102 milimitas na Buhera [ndịda ọwụwaanyanwụ Zimbabwe]," ka onyeọrụ gọọmentị ahụ kwuru.
18.59
2026-01-05 13:56:42
48,000
0.23
30.07
5.59
-23.62
train
“Up to 200 millimeters of rainfall was recorded in Chipinge [located in eastern Zimbabwe], 118 millimeters north of Chipinge, and 102 millimeters in Buhera [southeastern Zimbabwe],” said the official.
TR_0031
I001
igbo
ITR_0032
Mkpesa ala abụrụla arụmụka karịa n'ime ọnọdụ ebe ihe ruru asatọ n'ime ụmụafọ Malagasy 10 bi n'ịda ogbenye ma dabere n'ala maka obibindụ na ịdị ndụ ha.
11.07
2026-01-05 13:57:23
48,000
0.14
31.5
5.69
-22.98
train
Land claims have become more disputed within a context where almost eight in 10 Malagasy citizens live in poverty and depend on land for their livelihoods and survival.
TR_0032
I001
igbo
ITR_0033
ZR: Ikpe Toliara Sands metụtara ọrụ ngwupụta ihe nke ụlọọrụ Australia Base Resources na-etinye ego karịrị maka ngwupụta ilmenite na ọla dị oke ọnụahịa (rutile, zircon na leucoxene) n'akụkụ ụsọ oké osimiri ndịda ọdịdaanyanwụ Madagascar.
21.75
2026-01-05 13:57:54
48,000
0.23
31.28
4.05
-25.68
train
ZR: The Toliara Sands case concerns the mining project majority-financed by Australian company Base Resources for mining ilmenite and precious heavy metals (rutile, zircon and leucoxene) along the southwest coast of Madagascar.
TR_0033
I001
igbo
ITR_0034
Kemgbe Ọktoba 2014, mkparịtaụka ọhanaeze na mpaghara ọrụ ngwupụta metụtara nakwa n'obodo Toliara enyela ọtụtụ obodo dị n'akụkụ mmiri ohere ikwupụta na ha jụrụ ọrụ a.
14.31
2026-01-05 13:58:17
48,000
0.22
30.68
4.89
-24.97
train
Since October 2014, public consultations in the areas affected by the mining project and in the town of Toliara have given several waterside communities the opportunity to voice their rejection of this project.
TR_0034
I001
igbo
ITR_0035
N'ịgbaso mkpebi [Kansụl] ahụ, obodo ndị o metụtara gbakọtara ọnụ iji kwadogharịa mmegide ha nyere Declarations of Public Utility (DUP) maka Toliara Sands, ọkachasị ndị ọkụazụ Vezo, bụ ndị kwusiri echiche ha ike… n'oge ngagharị mkpesa na Julaị 27, 2018.
23.51
2026-01-05 13:59:33
48,000
0.22
31.67
5.49
-25.1
train
Following [the Council's] decision, the affected communities mobilized to reaffirm their opposition to the Declarations of Public Utility (DUP) in favor of Toliara Sands, particularly the Vezo fishing community, who robustly voiced their opinions … during a public demonstration on July 27, 2018.
TR_0035
I001
igbo
ITR_0036
GV: Ị na-arụ n'ọtụtụ ụlọ ọrụ iji chekwa ikikere gasị.
3.51
2026-01-05 13:59:46
48,000
0.2
39.49
6.55
-20.92
train
GV: You work with many organizations to defend rights.
TR_0036
I001
igbo
ITR_0037
ZR: Ihe ga-ebute mkpebi a bụ ọchịchọ gọọmentị ị gee ndị ọhaobodo ntị, tinyekwara mmepeanya ndị ọhanaeze na ntinye ọnụ nke ndị mmekọrịta mba ọzọ nke nwere ike itinye oke nrụgide na ndị gọọmentị ka ndọrọndọrọ ọchịchị a dị irè.
14.43
2026-01-05 14:00:11
48,000
0.17
31.15
5.82
-21.26
train
ZR: The determining factor is definitely the political will of the government to listen and pay attention to the voice of local communities, while the increased awareness of public opinion and intervention from international partners could heighten pressure on governments so that this political will becomes effective.
TR_0037
I001
igbo
ITR_0038
Onye ọbụla nwere ike igosipụta ịdị n'otu ya n'ụzọ kacha kwesị ekwesị nye ya - ọmụmaatụ, ọtụtụ nwere ike degara onyeisiala ọhụrụ akwụkwọ sị ya kagbuo DUP n'imenyere Toliara Sands.
12.67
2026-01-05 14:00:32
48,000
0.16
30.67
7.26
-21.23
train
Everyone can show their solidarity in the way that seems most appropriate to them — for example, many can write to the new president to ask him to cancel the DUP in favor of Toliara Sands.
TR_0038
I001
igbo
ITR_0039
Ọ gwara anyị ebumnobi ihe omume ahụ na ihe ndị o mezugasịrị na Septemba 2011.
6.75
2026-01-05 14:00:51
48,000
0.15
32.48
4.59
-21.71
train
She told us about the objectives of the programme and its achievements in September 2011.
TR_0039
I001
igbo
ITR_0040
Kemgbe ahụ, mpụtara nke ọmụmụ dị icheiche ga-adị ka ọ na-akwado mpụtara ndị a dị mma, na-enye ohere maka ụzọ ọhụrụ n'ọgụ a na-alụso ọrịa AIDS.
9.87
2026-01-05 14:01:09
48,000
0.21
33.83
5.47
-22.44
train
Since then, the results of various studies would seem to confirm these positive results, giving way to new approaches in the fight against the AIDS epidemic.
TR_0040
I001
igbo
ITR_0041
N'ọtụtụ obodo anyị na-arụ ọrụ na ya, ọrịa mfesa ahụ ebelatala, ma n'obodo ụfọdụ anyị na-ahụ nkwụsịtụ n'ọnụọgụgụ ndị butere ọrịa ahụ ọhụrụ.
9.23
2026-01-05 14:01:35
48,000
0.14
33.1
6.39
-20.93
train
In most of the countries we work in, the epidemic has stabilised, and in some countries we are even seeing a reduction in the number of new cases.
TR_0041
I001
igbo
ITR_0042
GV: Ị nwere ike ịkọwa otu anyị si nweta nsonaazụ dị mma otu ahụ?
4.19
2026-01-05 14:01:59
48,000
0.19
32.7
4.77
-21.15
train
GV:Could you explain how we achieved such positive results?
TR_0042
I001
igbo
ITR_0043
GV: O nwere mgbatu e nwere n'ọnụọgụ nsogbu ndi e nwere n'ụwa niile ebe e nwere ezigbo Atụmatụ?
5.99
2026-01-05 14:02:36
48,000
0.04
31.19
6.67
-23.02
train
GV: Is there a reduction in the number of cases in all the countries where there is the DREAM programme?
TR_0043
I001
igbo
ITR_0044
PG: Anyị enwetala nsonazụ dị mma gasị na Malawi, Kenya na Tazania.
5.35
2026-01-05 14:02:59
48,000
0.17
30.44
4.67
-23.36
train
PG: We have had particularly good results in Malawi, Kenya and Tanzania.
TR_0044
I001
igbo
ITR_0045
Dịka ọmụmaatụ, na Malawi, pasentị ndị ọrịa na-efe efe na-emetụta esiwo na pasent 15 ruo 11.5% n'ime afọ ole na ole.
12.75
2026-01-05 14:03:20
48,000
0.24
32.3
4.31
-23.29
train
For example, in Malawi the percentage of people affected by the epidemic has gone from 15% to 11.5% in just a few years.
TR_0045
I001
igbo
ITR_0046
PG: Onu ogugu ndi mmadu pere mpe nakwa oria ahụ agbasasibechaghi.
4.39
2026-01-05 14:03:42
48,000
0.16
33.36
6.83
-21.42
train
PG: The population is small and the epidemic was not as diffused.
TR_0046
I001
igbo
ITR_0047
Gọọmentị, yana òtù ndị na-arụ ọrụ n'obodo ahụ, gụnyere DREAM, gbasoro ọrịa ahụ mgba n'ike n'ike, na-etinyekwa ọtụtụ mmadụ n'ọgwụgwọ naanị n'ime afọ ole na ole.
12.03
2026-01-05 14:04:22
48,000
0.19
32.26
5.48
-22.61
train
The government, together with the organisations operating in the country, including DREAM, responded actively to the epidemic, putting thousands of people through therapy in just a few years.
TR_0047
I001
igbo
ITR_0048
GV: Iheomume DREAM ejikọtala ndịotu ngagharị na-eleta mpaghara ụfọdụ obodo Afrịka iji nyere ndịọrịa AIDS aka n'ụzọ dị mma.
9.75
2026-01-05 14:04:39
48,000
0.16
30.36
5.23
-22.04
train
GV: The DREAM programme had put together mobile teams that visited areas of certain African cities to offer better assistance to the AIDS suffers.
TR_0048
I001
igbo
ITR_0049
Site n'ịga n'ebe ndị ọrịa anyị na-ebi, anyị nwere ike ịghọta nke ọma ihe isiike, nsogbu ha, nakwa rụkọ ọrụ ọnụ ịmepụta ụzọ imeri ha.
9.91
2026-01-05 14:04:55
48,000
0.22
32.06
5.45
-21.31
train
By visiting the places where our patients live we can better understand the difficulties, the problems, and together we can work out ways to overcome them.
TR_0049
I001
igbo
ITR_0050
PG: N'ime afọ ole na ole gara aga, yana ime nchọcha maka ọgwụ mgbochi, anyị na-enyocha ekweomume mmepụta ọgwụ mgbochi ọkara, nke nwere ike imelite ncheọria onye nwegoro nje ahụ na-anara ọgwụgwọ antiretroviral.
15.31
2026-01-05 14:05:18
48,000
0.21
32.98
5.55
-21.41
train
PG: Over the last few years, as well as continuing to research a vaccine, we are also researching the possibility of making a partially therapeutic vaccine, one that can improve the immune system of people who are already infected and are receiving antiretroviral therapy.
TR_0050
I001
igbo
ITR_0051
GV: Ihe omume DREAM akwụsịghị onwe ya naanị na nchọpụta na ịnyere ndị bu nje HIV aka.
7.15
2026-01-05 14:05:40
48,000
0.23
33.47
4.75
-21
train
GV: The DREAM programme does not limit itself to only identifying and helping HIV-positive people.
TR_0051
I001
igbo
ITR_0052
Ihe ọ pụtara bụ na anyị na-agwa ndị nọ na mba ebe anyị nwere ntọala gbasara HIV, maka mgbochi ya na ọgwụgwọ ya nakwa maka ikike nke ndị bu nje HIV.
10.47
2026-01-05 14:06:13
48,000
0.18
34.02
5.25
-21.8
train
In other words we inform people in the countries where we haves bases about HIV, about its prevention and treatment and about the rights of HIV-positive people.
TR_0052
I001
igbo
ITR_0053
N'obodo ụfọdụ, mkpakọrịta ndị mmadụ na-alụ ọgụ megide mkparị na maka ikike ọgwụgwọ amalitela gburugburu NRỌ.
8.83
2026-01-05 14:06:41
48,000
0.23
35.75
5.55
-21.93
train
In some countries associations of people who fight against the stigma and for the right to treatment have developed around DREAM.
TR_0053
I001
igbo
ITR_0054
Anyị na-agba mbọ dịka ike kwere anyị inwetazu ihe na-akpa ndị mmadụ.
4.39
2026-01-05 14:06:53
48,000
0.12
33.71
5.92
-21.4
train
We try as much as possible to meet the most urgent needs of the population.
TR_0054
I001
igbo
ITR_0055
Ọmụmaatụ, n’ụfọdụ ụlọọrụ anyị, anyị etinyela pọmpụ mmiri n’ịhị na anyị chọpụtara na ndị bi ebe a enweghị ohere inweta ezigbo mmiri ọṅụṅụ.
9.23
2026-01-05 14:07:09
48,000
0.15
32.83
4.87
-21.18
train
For example, in some of our centers, we have installed water pumps because we noticed that the people of the area did not have sufficient access to drinking water.
TR_0055
I001
igbo
ITR_0056
N'aka nke ọzọ, na Mozambique (Maputo na Beira) nakwa Malawi anyị emepeela ebe a na-enye nri maka ụmụaka iji lụso erighị nri na-edozi ahụ nke ụmụaka, bụ nke a na-ahụkarị ma bụkwa nke nwere mmetụta dị egwu na ndụ na ntolite n'ozuzu oké nke nwata ahụ.
18.59
2026-01-05 14:07:37
48,000
0.23
31.47
4.14
-22.04
train
On the other hand, in Mozambique (Maputo and Beira) and in Malawi we have opened feeding centres for children to fight against childhood malnutrition, which is very common and has serous consequences on the life and general development of the child.
TR_0056
I001
igbo
ITR_0057
Kwa ụbọchị n'etiti ebe ndị ahụ ihe dị ka ụmụaka 500 na-enwetazu nrị zuru oke.
7.03
2026-01-05 14:07:52
48,000
0.31
36.35
5.12
-22.96
train
Every day in these centres approximately 500 children receive a full, balanced meal.
TR_0057
I001
igbo
ITR_0058
GV: Anyị nụrụ na a na-ekesara nri nye ezinụlọ mmadụ ndị ahụ ọrịa mmịnwụ metụtara site kwa n'atụmatụ ahụ.
7.19
2026-01-05 14:08:06
48,000
0.13
32.11
5
-22.43
train
GV: We heard that the programme also distributes food to the families of the people affected by AIDS.
TR_0058
I001
igbo
ITR_0059
Na mba ndị nọ n'Afrịka, ndị mmadụ na-ata ahụhụ n'ihi enweghị ụzọ esi ebuta nrị na-adigide, na anaghị eri nri na-edozi ahụ nke na-eme mmetụta nke HIV kawanye njọ.
9.91
2026-01-05 14:08:24
48,000
0.09
30.55
4.24
-22.29
train
In many African countries people suffer because of an unstable food supply, and malnutrition aggravates the effects of HIV.
TR_0059
I001
igbo
ITR_0060
Anyị na-enye enyemaka ihe oriri na-edozi ahụ n'obodo niile anyị na-arụ, kaosinadị, a ghaghị ikwu na nsogbu akụnaụba, ọ na-esiwanye ike ịchọta ndị mmekọ ga-enye aka ma kwado anyị na mpaghara a.
12.11
2026-01-05 14:08:43
48,000
0.15
32.72
5.28
-23.57
train
We offer nutritional aid in all the countries where we work, however, it must be said that with the economic crisis it is becoming ever more difficult to find partners who will help and sustain us in this area.
TR_0060
I001
igbo
ITR_0061
PG: Maka anyị DREAM abụghị naanị maka enyemaka ahụike mana ọ bụkwa ahụmihe mmadụ na nke ime mmụọ dị mkpa: anyị ahụla ka ijikọta ọtụtụ mbọ ndị mmadụ anyị nwere ike iche nsogbu ihu ndị yiri ihe a na-apụghị imeri emeri, ma na-agbanwe akaraka nke ọtụtụ mmadụ.
17.91
2026-01-05 14:09:11
48,000
0.17
32.93
4.47
-23.44
train
PG: For us DREAM is not only about offering medical aid but it is also an important human and spiritual experience: we have seen how uniting many people's efforts we can face problems that seem insurmountable, changing the destiny of many people.
TR_0061
I001
igbo
ITR_0062
Mkparịta ụka na-aga maka ịgba ajụjụ ọzọ n'etiti ndị isi nke BRAVO!
4.39
2026-01-05 14:09:25
48,000
0.09
30.99
6.15
-22.02
train
Talks are underway for another interview with the leaders of BRAVO!
TR_0062
I001
igbo
ITR_0063
Mbipụta ajụjụ mnweta orụ a bụ nke gara n'usoro dị ọma, ekele na-agara Marisa Petricca, bụ onye nyochara yá ma nye aka kpokota ihe nrụtụaka, ihe nkiri nakwa ihe onyonyo dị ezigbo mkpa.
11.91
2026-01-05 14:09:44
48,000
0.13
34.03
5.2
-22.19
train
The publication of this interview was made possible thanks to Marisa Petricca, who reviewed it and helps gather appropriate references, photos and videos.
TR_0063
I001
igbo
ITR_0064
Ọ bụ Nand Wadhwani onye wulitere ekwentị mpanaka na mba Indịa nille rụrụ Ekwentị Mpanaka Keahụike ụlọ ọrụ ha.
8.99
2026-01-05 14:10:06
48,000
0.21
33.94
4.78
-23.06
train
Their organization, HealthPhone, which was founded and created by Nand Wadhwani, who creates health videos that are preloaded to phones throughout India.
TR_0064
I001
igbo
ITR_0065
Ederede na-akọwada ihe mere na ihe onyonyo bụ nke a na-ewepụta site na dotSUB, ebe ihe onyonyo na-anabata ederede a n'asụsụ ọbụla.
8.83
2026-01-05 14:10:36
48,000
0.14
34
6.23
-20.94
train
The subtitled videos are made available through the dotSUB, a video subtitling platform that allows for subtitling in any language.
TR_0065
I001
igbo
ITR_0066
Arụmụụka ha gbadoro ụkwụ na ọtụtụ ndị Kenya nwere ekwentị mpanaaka, nke ha na-eji anabata ma na-emepụta ozi dị mkpa metụtara ahụike ha.
9.75
2026-01-06 13:55:40
48,000
0.21
31.51
5.02
-27.02
train
They are taking advantage of the fact that more and more Kenyans have access to mobile phones, who are using them to consume and create important information related to their health needs.
TR_0066
I001
igbo
ITR_0067
Otu ọrụ anyị na-arụ maka ụlọọrụ akwụghị ụgwọ na Kenya ga-enye ndị bi n'ime obodo ohere inweta ozi ahụike Swahili n'ekwentị ha.
10.31
2026-01-05 14:11:31
48,000
0.16
32.33
5.04
-22.56
train
One project we are working on for a Kenya-based non-profit will give rural people the chance to access Swahili health information on their cell phones.
TR_0067
I001
igbo
ITR_0068
N’afọ mbụ ya, Workspace Translation mụbara ọnụ ọgụgụ okwu ndị a sụgharịrị ugboro isii (site na Jenụwarị 2011 ruo Jenụwarị 2012).
11.67
2026-01-05 14:11:50
48,000
0.19
31.49
4.8
-25.13
train
In its first year, the Translation Workspace increased the amount of translated words six-fold (from January 2011 to January 2012).
TR_0068
I001
igbo
ITR_0069
Dọkịta James Heilman, onyeisi Wikimedia Canada, nyochara ihuakwụkwọ nke ọbụla nke ọma, iji hụ na nke ahụike ziri ezi, tupu òtù ndị editọ emee ka ọ dị mfe n'Iwu Ndịnaya.
12.87
2026-01-05 14:12:33
48,000
0.13
31.28
5.75
-23.07
train
Each page is thoroughly reviewed by Dr. James Heilman, the head of Wikimedia Canada, in order to ensure medical accuracy, before being simplified by a team of editors at Content Rules.
TR_0069
I001
igbo
ITR_0070
Ka ọ dị ugbu a, nrụpụta ahụ na-arụ ọrụ ugbu a n'asụsụ 25 dị iche iche.
5.87
2026-01-05 14:13:00
48,000
0.19
35.02
6.81
-25.32
train
So far, the project is currently working with 25 different languages.
TR_0070
I001
igbo
ITR_0071
Ịnweta ikike n'ịntanetị adịchaghị mma ma ọ bụrụ na ọ bụghị n'asụsụ gị!
4.47
2026-01-05 14:13:18
48,000
0.14
35.84
6.93
-20.6
train
Access to the Internet is not much good if it's not in your language!
TR_0071
I001
igbo
ITR_0072
Ọ bụ n'afọ otu puku, narị iteghete na iri iteghete na iteghete (1999) ka nwaamadi Sherif Abdel-Azim lọghachiri n'Ijipt ka ọ gụchara akwụkwọ inweta nzere Ph.D nke o mere maka ị bụ Injinịa nke na-ahụ maka ọkụ latrik na igwe omekammadụ (Electrical and Computer Engineering) na mba Canada.
24.39
2026-01-05 14:14:34
48,000
0.18
31.85
4.22
-24.8
train
It was the year 1999 and Sherif Abdel-Azim was back in Egypt after finishing a Ph.D. in Electrical and Computer Engineering in Canada.
TR_0072
I001
igbo
ITR_0073
Abdel-Azim na ụmụ akwụkwọ ya kpebiri iguzowe òtù enyemaka akpọrọ Resala (Mission).
6.43
2026-01-05 14:14:50
48,000
0.21
32.6
6.06
-24.29
train
Abdel-Azim and his students decided to set up an informal charity group called Resala (Mission).
TR_0073
I001
igbo
ITR_0074
Ka otu afọ gasiri, otu n'ime ụmụ akwụkwọ ya tụrụ aro ka ha wuo ụlọ ụmụ mgbei.
6.35
2026-01-05 14:15:22
48,000
0.2
33.24
6.61
-23.09
train
One year later, one of his students suggested they should build an orphanage.
TR_0074
I001
igbo
ITR_0075
Dịka a nọ n'ọnwa Ramadan n'afọ gara aga (n'afọ puku abụọ na asaa), Resala bu n'obi ịnakọta ibé akwa otu narị puku ndị e yiri na Egypt site na ngalaba asaa ya na Cairo nakwa ngalaba abụọ dị n'Alexandria.
14.95
2026-01-06 13:56:09
48,000
0.17
30.7
6.22
-26.86
train
During the month of Ramadan last year (2007), Resala aimed at collecting 100 thousand pieces of used clothes from people in Egypt through its 7 branches in Cairo and 2 branches in Alexandria.
TR_0075
I001
igbo
ITR_0076
A ga-ere akwa otu nde fọrọ nụ n'ọnụala nye ndị nọ na mkpa na mpaghara ndị dara ogbenye gburugburu Egypt site n'obere ahịa ngosi a ga-eme n'ụbọchị 3 n'akụkụ ụlọ ha.
11.51
2026-01-05 14:17:12
48,000
0.22
31.11
6.51
-22.84
train
The rest of the one million pieces of donated clothes will be sold with very low prices to needy people in poor districts all over Egypt through small 3-day exhibitions held near their homes.
TR_0076
I001
igbo
ITR_0077
Ọnụ ahịa maka nke ọ bụla adịgasị iche ichenke n'eteghi aka na Sentị iri ise (50 cents) na otu Dọla ($1) ya na ihe na-erughi Dọla atọ ($3) maka uwe eyiri eyi ndị kachasị dị oke ọnụ ahia.
15.11
2026-01-05 14:17:35
48,000
0.26
30.52
6.09
-24.77
train
Prices for each piece vary around 50 cents and $1 with a maximum of under $3 for the most expensive used clothes pieces.
TR_0077
I001
igbo
ITR_0078
Ọ na-enye ha mmetụta na ha ji ego nke aka ha na-azụ akwa ndị ahụ.
3.55
2026-01-05 14:18:12
48,000
0.12
35.01
9.57
-22.55
train
It gives them the feeling they are buying the clothes with their own money.
TR_0078
I001
igbo
ITR_0079
Ụfọdụ nwere akwụkwọ ikike si n'aka gọọmenti Italy nke nyere ha ohere ịnọ na Europe ọtụtụ ọnwa.
7.03
2026-01-05 14:19:03
48,000
0.23
30.08
8.81
-22.67
train
Some had papers from the Italian government which allowed them to stay in Europe for several months.
TR_0079
I001
igbo
ITR_0080
N'ime awa 72, otu ụzọ n'ụzọ atọ nke akwụkwọ sitere na 36 rue Botzaris furu efu, ndị uweojii kpọpụtara ndị nọ n'ụlọ ahụ ma onye nnọchianya (Tunisia) nweteghachiri ụlọ ahụ.
15.31
2026-01-05 14:19:27
48,000
0.23
31.1
5.16
-23.75
train
Within 72 hours, a third of the documents from 36 rue Botzaris disappeared, the police evacuated the building and the (Tunisian) ambassador reclaimed possession of the building.
TR_0080
I001
igbo
ITR_0081
kemgbe mkpopu 36 rue Botzaris, ụfọdụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị, ewezuga MP nkeArdèche French Constituency, Pascal Terrasse – emekpala onwe ya ịjụ maka ndị Tunisia ndị na-azọ onwe ha na Buttes Chaumont Park.
16.87
2026-01-05 14:19:52
48,000
0.18
30.13
3.67
-26.07
train
Since the evacuation of 36 rue Botzaris, few polititians – aside from the MP of the Ardèche French constituency, Pascal Terrasse – have bothered to enquire about the Tunisians who are currently surviving in Buttes Chaumont Park.
TR_0081
I001
igbo
ITR_0082
Ọ dị ka ọ na-arịa nnukwu ọrịa, na-aga ije naanị ya n'etiti ndị ngagharị iwe na Tahrir square.
5.83
2026-01-05 14:20:05
48,000
0.15
31.49
5.83
-22.56
train
He looked very ill, walking alone among the protestors in Tahrir square.
TR_0082
I001
igbo
ITR_0083
Ka m jụchara ha, achọpụtara m na ha bịara site n'obodo Mansoura ma sonyerekwara n'emume "Ọgụ Kamelụ" ahụ.
7.31
2026-01-05 14:20:22
48,000
0.13
31.34
5.47
-23.2
train
After asking them, I found out that they came from Mansoura city and participated in the “Camel Battle”.
TR_0083
I001
igbo
ITR_0084
Ha hụrụ ụlọikwu ahụ ka ọ tọgbọrọ chako n'ụtụtụ.
3.91
2026-01-05 14:20:33
48,000
0.17
30.79
4.34
-23.59
train
They found the tent empty in the morning.
TR_0084
I001
igbo
ITR_0085
Akụkọ a bụ maka onye ọbụla na aghọtaghị na ikpe ziri ezi bụ uru dị oke mkpa, dịkwa ka ebere - maọbụrụ na ọ dịghị mkpa karịa, n'ihe gbasara onyeisiala a chụpụrụ achụpụ.
10.79
2026-01-05 14:20:51
48,000
0.2
32.27
5.19
-22.56
train
This story is for everyone who does not understand that justice is a very important value, exactly like mercy – if not more important, in case of the ousted president.
TR_0085
I001
igbo
ITR_0086
Ọ gwara m sị: "Ha gburu nwa m nwoke, ma achọrọ m ka m nwụọ kwa, dịka onye egburu egbu, ka ya.
5.79
2026-01-05 14:21:15
48,000
0.25
33.51
6.04
-21.38
train
He told me: “They killed my son, and I want to die too, as a martyr, like him.
TR_0086
I001
igbo
ITR_0087
Ókèala ahụ dị n'etiti Tunisia na Libya ahụtala mgbabata n'ìgwè nke ndị gbara ọsọndụ kemgbe ọgba aghara na Libya bidoro.
7.99
2026-01-05 14:21:30
48,000
0.11
31.9
5.63
-22.02
train
The border between Tunisia and Libya has seen a massive influx of refugees since the uprising in Libya began.
TR_0087
I001
igbo
ITR_0088
Ihe rụrụ mmadụ 75,000 e bugala ọgbaghara dị na Libya gawa Tunisia kemgbe Febrụwarị 20 ebe ọtụtụ ndị mmadụ ka a ka na-ele anya ha.
11.23
2026-01-05 14:22:06
48,000
0.21
31.76
4.36
-24.47
train
Up to 75,000 people have fled the violence in Libya to Tunisia, since February 20, and even more people are expected.
TR_0088
I001
igbo
ITR_0089
Ndị IFRC ezipụla vidiyo a sitere n'aka Ras Jdir na Maachị 1.
8.15
2026-01-05 14:22:33
48,000
0.22
31.99
4.78
-26.91
train
The IFRC have posted this video from Ras Jdir on March 1.
TR_0089
I001
igbo
ITR_0090
Òkù iji gbapụta ndị gbara ọsọ ndụ na Ras Jdir na-agbasa site na soshal midịa, ma a haziela ngagharị maka ịnakọta enyemaka mmadụ.
10.23
2026-01-05 14:22:50
48,000
0.2
32.3
4.69
-23.79
train
Calls to come to the rescue of refugees in Ras Jdir have been spreading via social media, and campaigns to collect humanitarian aid have also been organised.
TR_0090
I001
igbo
ITR_0091
Ndị ọzọ na-enwe nchekasị na nnukwu ego nke ndị gbara ọsọ ndụ na-akwụ tinyere ọdịmma Tunisia n'ihe ize ndụ n'oge mgbanwe n'esighị ike kemgbe Onyeisiala Ben Ali gbapụrụ n'obodo ahụ.
12.83
2026-01-05 14:23:11
48,000
0.2
31.07
3.43
-22.27
train
Others, were concerned that the massive flow of refugees pay put Tunisia's interests at risk during a very fragile transition period since the President Ben Ali fled the country.
TR_0091
I001
igbo
ITR_0092
Nsogbu ndị gbara ọsọ ndụ na ras jdir bụ ihe ọzọ na-eyi nkwụsi ike nke Tunisia - a chọrọ enyemaka mba ụwa ngwa ngwa.
8.31
2026-01-05 14:23:38
48,000
0.12
31.83
6.98
-22.28
train
refugee crisis in ras jdir is another threat to tunisia's stability – international help needed quickly.
TR_0092
I001
igbo
ITR_0093
Mubaraka bụ onye na-akwado ụkọ na enweghi ndị nchekwa bụ nke o tinyere n'ọrụ iji tinye ndị mmadụ ụjọ n'ahụ. #Jan25.
8.67
2026-01-05 14:23:53
48,000
0.2
33.04
5.3
-24.3
train
the shortages just as the lack of security are deliberately planned and implemented by mubarak to strike fear and split the people #Jan25
TR_0093
I001
igbo
ITR_0094
@AlyaaGad Ndị mmadụ chọrọ nri, ego na enyemaka ọgwụ!
4.19
2026-01-05 14:24:04
48,000
0.18
32
5.01
-21.96
train
@AlyaaGad People need food, money and medical help!
TR_0094
I001
igbo
ITR_0095
@HB_1_2011: ndị mmadụ na-euphoric na Ijipt, na njikere iji nri na ego chụọ àjà ka ọchịchị ga-aga #jan25 #Egypt.
9.47
2026-01-05 14:24:35
48,000
0.16
31.38
6.33
-25.06
train
@HB_1_2011: 618: people are euphoric in egypt, and willing to sacrifice with food and money so the regime would go #jan25 #egypt
TR_0095
I001
igbo
ITR_0096
Na 2002, kaosinadị, Nelson Mandela n'onwe ya jiri ụbọchị taa wee bido mgbasa ozi ya nke zuru ụwa ọnụ gbasara mmata na mgbochi ọrịa HIV/AIDS, 46664
15.67
2026-01-05 14:25:00
48,000
0.21
30.02
4.4
-25.82
train
In 2002, however, Nelson Mandela himself used this day to launch his global HIV/AIDS awareness and prevention campaign, 46664.
TR_0096
I001
igbo
ITR_0097
Na 2009, ihe ịga nke ọma nke nkụzi na mmemme 46664 malitere ruo ihe a maara ugbua dịka "Ụbọchị Mandela", ụbọchị nke ndị mmadụ gburugburu ụwa na-enyefe nkeji 67 iji mee ka ụwa bụrụ ebe dịtụ mma maka mmadụ niile.
19.67
2026-01-05 14:25:33
48,000
0.21
30.25
5.39
-26.45
train
In 2009, the success of the 46664 campaigns and celebrations evolved to what is now known as “Mandela Day”, a day in which people around the world dedicate 67 minutes to making the world a better place for all.
TR_0097
I001
igbo
ITR_0098
E kpebiri na o nweghị ihe dị mma karịa ime emume ncheta ụbọchị ọmụmụ Madiba kwa afọ na otu ụbọchị a raara nye maka ọrụ ndụ yana nke òtù ọrụ ebere ya na iji hụ na ihe nketa nke ndụ ya ga-anọgide ruo ebighịebe.
16.95
2026-01-05 14:30:58
48,000
0.18
30.5
4.95
-27.32
train
It was decided that there could be nothing more fitting than to celebrate Madiba’s birthday each year with a day dedicated to his life’s work and that of his charitable organisations and to ensure his legacy continues forever.
TR_0098
I001
igbo
ITR_0099
Ọ ga-abụ ụbọchi nke Nelson Mandela International Day nke mbụ, dị ka United Nations kpebiri na mkpebi n'ụbọchị a na Nọvemba 2009, na-ekwupụta Julaị 18 dịka ụbọchị mbaụwa ewepụtara maka ọrụ enyemaka ndị mmadụ.
17.19
2026-01-05 14:31:25
48,000
0.2
32.21
5.53
-27.66
train
It will be the first Nelson Mandela International Day, as the United Nations passed a resolution on the day in November 2009, declaring 18 July an international day set aside for humanitarian activities.
TR_0099
I001
igbo
ITR_0100
Ọ bụ mbụ nzukọ a na-enyefe mmadụ ụbọchị mbaụwa, na-ahụta ya dịka ihe nnọchianya nke olileanya maka ndị a na-emegbu emegbu na ndị a na-akpagbu akpagbu.
10.23
2026-01-05 14:31:55
48,000
0.13
31.3
5.77
-26.71
train
It is the first time the organisation has dedicated an international day to an individual, recognising him as a symbol of hope for those who are oppressed and marginalised.
TR_0100
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
Downloads last month
99